Matiu 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee zaa, sị: “E ziteghị m ijekwuru ndị ọ bụla ma ọ́ bụghị atụrụ furu efu nke ụlọ Izrel.”+ Ọrụ Ndịozi 10:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Chineke zigaara ụmụ Izrel okwu+ ya ka e zisaara ha ozi ọma nke udo+ site n’aka Jizọs Kraịst: Onye a bụ Onyenwe ndị ọzọ niile.+
36 Chineke zigaara ụmụ Izrel okwu+ ya ka e zisaara ha ozi ọma nke udo+ site n’aka Jizọs Kraịst: Onye a bụ Onyenwe ndị ọzọ niile.+