Aịzaya 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-ewelikwara mba niile ihe mgbaàmà wee kpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa.+ Ọ ga-esikwa na nsọtụ anọ nke ụwa kpọkọta ndị Juda a chụsara achụsa.+
12 Ọ ga-ewelikwara mba niile ihe mgbaàmà wee kpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa.+ Ọ ga-esikwa na nsọtụ anọ nke ụwa kpọkọta ndị Juda a chụsara achụsa.+