Ọpụpụ 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova wee sị Mozis: “Setịa aka gị chee n’eluigwe,+ ka ọchịchịrị wee gbaa n’ala Ijipt, ka ọchịchịrị ahụ wee ruo ha n’ahụ́.” Abụ Ọma 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee mee ka ọchịchịrị bụrụ ebe ọ na-ezo,+Meekwa ka mmiri rujuru eruju na ígwé ojiiGbaa ya gburugburu dị ka ụlọ ndò ya.+ Matiu 27:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ọchịchịrị gbara+ n’ala ahụ dum malite n’oge awa nke isii* ruo n’oge awa nke itoolu.*+
21 Jehova wee sị Mozis: “Setịa aka gị chee n’eluigwe,+ ka ọchịchịrị wee gbaa n’ala Ijipt, ka ọchịchịrị ahụ wee ruo ha n’ahụ́.”
11 O wee mee ka ọchịchịrị bụrụ ebe ọ na-ezo,+Meekwa ka mmiri rujuru eruju na ígwé ojiiGbaa ya gburugburu dị ka ụlọ ndò ya.+