Abụ Ọma 50:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Biko, ghọtanụ ihe a, unu ndị na-echefu Chineke,+Ka m wee ghara ịdọri unu n’enweghị onye ga-anapụta unu.+ Aịzaya 42:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma ha bụ ndị e bukọọrọ ihe ha, kwakọrọkwa ihe ha.+ A kpọchiri ha niile n’ime olulu. E zokwara ha n’ụlọ mkpọrọ.+ Ha aghọwo ndị a ga-ebukọrọ ihe ha n’enweghị onye nnapụta,+ ghọọkwa ndị a ga-akwakọrọ ihe ha n’enweghị onye ga-asị: “Bughachite ya!”
22 Biko, ghọtanụ ihe a, unu ndị na-echefu Chineke,+Ka m wee ghara ịdọri unu n’enweghị onye ga-anapụta unu.+
22 Ma ha bụ ndị e bukọọrọ ihe ha, kwakọrọkwa ihe ha.+ A kpọchiri ha niile n’ime olulu. E zokwara ha n’ụlọ mkpọrọ.+ Ha aghọwo ndị a ga-ebukọrọ ihe ha n’enweghị onye nnapụta,+ ghọọkwa ndị a ga-akwakọrọ ihe ha n’enweghị onye ga-asị: “Bughachite ya!”