Luk 22:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ma mgbe obi na-erukwaghi ya ala, ọ nọ na-ekpesi ekpere ike karị,+ ọsụsọ ya dịkwa ka ọbara nke na-atapụsị n’ala.+
44 Ma mgbe obi na-erukwaghi ya ala, ọ nọ na-ekpesi ekpere ike karị,+ ọsụsọ ya dịkwa ka ọbara nke na-atapụsị n’ala.+