Ilu 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka isi mmiri gị bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ ṅụrịakwa ọṅụ n’ihi nwunye ị lụrụ n’okorobịa,+ Ekliziastis 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka gị na nwunye gị ị hụrụ n’anya+ kporie ndụ n’ụbọchị niile nke ndụ gị bụ́ ihe efu nke Chineke nyere gị n’okpuru anyanwụ, n’ụbọchị gị niile bụ́ ihe efu, n’ihi na ọ bụ ya bụ òkè gị ná ndụ+ nakwa n’ọrụ ị gbalịsiri ike na-arụ n’okpuru anyanwụ.
9 Ka gị na nwunye gị ị hụrụ n’anya+ kporie ndụ n’ụbọchị niile nke ndụ gị bụ́ ihe efu nke Chineke nyere gị n’okpuru anyanwụ, n’ụbọchị gị niile bụ́ ihe efu, n’ihi na ọ bụ ya bụ òkè gị ná ndụ+ nakwa n’ọrụ ị gbalịsiri ike na-arụ n’okpuru anyanwụ.