Mkpughe 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O nwere nnukwu mgbidi dị oké elu,+ nweekwa ọnụ ụzọ ámá iri na abụọ, ndị mmụọ ozi iri na abụọ nọkwa n’ọnụ ụzọ ámá ndị ahụ, e dekwara aha ebo iri na abụọ nke ụmụ Izrel+ na ha.
12 O nwere nnukwu mgbidi dị oké elu,+ nweekwa ọnụ ụzọ ámá iri na abụọ, ndị mmụọ ozi iri na abụọ nọkwa n’ọnụ ụzọ ámá ndị ahụ, e dekwara aha ebo iri na abụọ nke ụmụ Izrel+ na ha.