Abụ Ọma 36:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha na-aṅụju ihe kasị mma nke dị n’ụlọ gị afọ;+Ọ bụkwa mmiri nke ihe na-atọ gị ụtọ ka ị na-eme ka ha ṅụọ.+ Abụ Ọma 63:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Afọ ejuwo mkpụrụ obi m dị ka à ga-asị na o riri ihe kasị mma, nke makwara abụba,+Ọnụ m ji egbugbere ọnụ nke na-eti mkpu ọṅụ na-eto gị.+ Matiu 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O zipụkwara ndị ohu ya ndị ọzọ,+ sị, ‘Gwanụ ndị ahụ a kpọrọ òkù, sị: “Lee! Akwadebewo m nri ehihie m,+ e gbuwo oké ehi na anụ m ndị mara abụba, a kwadebewokwa ihe niile. Bịanụ n’oriri alụmdi na nwunye a.”’+
8 Ha na-aṅụju ihe kasị mma nke dị n’ụlọ gị afọ;+Ọ bụkwa mmiri nke ihe na-atọ gị ụtọ ka ị na-eme ka ha ṅụọ.+
5 Afọ ejuwo mkpụrụ obi m dị ka à ga-asị na o riri ihe kasị mma, nke makwara abụba,+Ọnụ m ji egbugbere ọnụ nke na-eti mkpu ọṅụ na-eto gị.+
4 O zipụkwara ndị ohu ya ndị ọzọ,+ sị, ‘Gwanụ ndị ahụ a kpọrọ òkù, sị: “Lee! Akwadebewo m nri ehihie m,+ e gbuwo oké ehi na anụ m ndị mara abụba, a kwadebewokwa ihe niile. Bịanụ n’oriri alụmdi na nwunye a.”’+