Abụ Ọma 98:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka osimiri kụọ aka;Ka ugwu niile tie mkpu ọṅụ+ Aịzaya 42:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka ala ịkpa+ na obodo ndị dị na ya na ógbè dị iche iche ndị Kida bi tie mkpu.+ Ka ndị bi na nkume dị elu+ tie mkpu ọṅụ. Ka ndị mmadụ nọrọ n’elu ugwu dị iche iche tisie mkpu ike.
11 Ka ala ịkpa+ na obodo ndị dị na ya na ógbè dị iche iche ndị Kida bi tie mkpu.+ Ka ndị bi na nkume dị elu+ tie mkpu ọṅụ. Ka ndị mmadụ nọrọ n’elu ugwu dị iche iche tisie mkpu ike.