Aịzaya 45:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Zukọtanụ bịa.+ Gbakọtanụ bịa nso, unu ndị si ná mba dị iche iche gbapụ.+ Ndị na-ebugharị ihe oyiyi ha e ji osisi pịa amaghị ihe ọ bụla, otú ahụkwa ka ọ dị ndị na-ekpeku chi nke na-apụghị ịzọpụta mmadụ ekpere.+
20 “Zukọtanụ bịa.+ Gbakọtanụ bịa nso, unu ndị si ná mba dị iche iche gbapụ.+ Ndị na-ebugharị ihe oyiyi ha e ji osisi pịa amaghị ihe ọ bụla, otú ahụkwa ka ọ dị ndị na-ekpeku chi nke na-apụghị ịzọpụta mmadụ ekpere.+