Malakaị 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma anyanwụ nke ezi omume, bụ́ nke nku ya na-eweta ọgwụgwọ,+ ga-awakwasị unu+ ndị na-atụ egwu aha m; unu ga-apụkwa na-awụgharị dị ka ehi mara abụba.”+
2 Ma anyanwụ nke ezi omume, bụ́ nke nku ya na-eweta ọgwụgwọ,+ ga-awakwasị unu+ ndị na-atụ egwu aha m; unu ga-apụkwa na-awụgharị dị ka ehi mara abụba.”+