Aịzaya 58:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ọ́ bụghị nke a bụ ụdị ibu ọnụ m chọrọ? Ịtọpụ agbụ ajọ omume,+ ịtọpụ eriri e ji kegide osisi yok,+ na ịhapụ ndị a na-echi ọnụ n’ala ka ha nwere onwe ha,+ nakwa ka unu gbajie osisi yok niile?+
6 “Ọ́ bụghị nke a bụ ụdị ibu ọnụ m chọrọ? Ịtọpụ agbụ ajọ omume,+ ịtọpụ eriri e ji kegide osisi yok,+ na ịhapụ ndị a na-echi ọnụ n’ala ka ha nwere onwe ha,+ nakwa ka unu gbajie osisi yok niile?+