Ilu 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ọ na-atabiri mmadụ anya,+ jiri ụkwụ ya na-enye ihe àmà, jiri mkpịsị aka ya na-ekwu okwu.+ Aịzaya 57:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ùnu na-ekpori ndụ iji megide onye?+ Ùnu na-emeghe ọnụ, na-arapụtakwa ire, iji megide onye?+ Ọ̀ bụ na unu abụghị ụmụ nke mmebi iwu, mkpụrụ nke okwu ụgha,+
4 Ùnu na-ekpori ndụ iji megide onye?+ Ùnu na-emeghe ọnụ, na-arapụtakwa ire, iji megide onye?+ Ọ̀ bụ na unu abụghị ụmụ nke mmebi iwu, mkpụrụ nke okwu ụgha,+