Abụ Ọma 147:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ na-agwọ+ ndị e tiwara obi,+Ọ na-ekechikwa ọnyá na-egbu ha mgbu.+ 2 Ndị Kọrịnt 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú o sina dị, Chineke, bụ́ onye na-akasi+ ndị e wedara n’ala obi, kasiri anyị obi site n’ọnụnọ Taịtọs nọ ya;
6 Otú o sina dị, Chineke, bụ́ onye na-akasi+ ndị e wedara n’ala obi, kasiri anyị obi site n’ọnụnọ Taịtọs nọ ya;