23 “Lee! Nwa agbọghọ ahụ na-amaghị nwoke+ ga-atụrụ ime, ọ ga-amụkwa nwa nwoke, a ga-agụ ya Ịmanuel,”+ nke pụtara, ma a sụgharịa ya, “Chineke Nọnyeere Anyị.”+
35 Mmụọ ozi ahụ zara ya, sị: “Mmụọ nsọ+ ga-abịakwasị gị, ike nke Onye Kasị Elu ga-ekpuchikwa gị. N’ihi nke ahụ, a ga-akpọ onye ahụ a ga-amụ onye nsọ,+ Ọkpara Chineke.+