2 Ndị Kọrịnt 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 kama, n’ụzọ niile, anyị na-eme ka a mata anyị+ dị ka ndị ozi Chineke, site n’ịtachi obi n’ọtụtụ ihe, ya bụ, site n’ịtachi obi ná mkpagbu, ịtachi obi ná mkpa, ịtachi obi n’ihe isi ike,+
4 kama, n’ụzọ niile, anyị na-eme ka a mata anyị+ dị ka ndị ozi Chineke, site n’ịtachi obi n’ọtụtụ ihe, ya bụ, site n’ịtachi obi ná mkpagbu, ịtachi obi ná mkpa, ịtachi obi n’ihe isi ike,+