Hagaị 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘M ga-eme ka mba niile maa jijiji, ihe a na-achọsi ike nke mba niile ga-abata;+ m ga-emekwa ka ụlọ a jupụta n’ebube,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
7 “‘M ga-eme ka mba niile maa jijiji, ihe a na-achọsi ike nke mba niile ga-abata;+ m ga-emekwa ka ụlọ a jupụta n’ebube,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.