Abụ Ọma 137:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka ire m rapara n’okpo ọnụ m,+Ma ọ bụrụ na mụ echetaghị gị,+Ma ọ bụrụ na mụ emeghị ka Jeruselem dị eluKarịa ihe kasị enye m ọṅụ.+ Zekaraya 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova ga-eweghara ala Juda ka ọ bụrụ òkè ya n’ala dị nsọ,+ ọ ga-ahọrọkwa Jeruselem.+
6 Ka ire m rapara n’okpo ọnụ m,+Ma ọ bụrụ na mụ echetaghị gị,+Ma ọ bụrụ na mụ emeghị ka Jeruselem dị eluKarịa ihe kasị enye m ọṅụ.+