Aịzaya 65:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jeruselem, nweekwa obi ụtọ n’ihi ndị m.+ A gakwaghị anụ mkpu ákwá ma ọ bụ mkpu arịrị n’ime ya.”+ Jeremaya 32:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 M ga-enwe aṅụrị n’imere ha ihe ọma,+ m ga-eji obi m dum na mkpụrụ obi m dum kụọ ha n’ala a+ dị ka osisi n’ikwesi ntụkwasị obi.’”
19 M ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jeruselem, nweekwa obi ụtọ n’ihi ndị m.+ A gakwaghị anụ mkpu ákwá ma ọ bụ mkpu arịrị n’ime ya.”+
41 M ga-enwe aṅụrị n’imere ha ihe ọma,+ m ga-eji obi m dum na mkpụrụ obi m dum kụọ ha n’ala a+ dị ka osisi n’ikwesi ntụkwasị obi.’”