Diuterọnọmi 28:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị ị na-amaghị ga-eri mkpụrụ nke ala gị na ihe niile ị rụpụtara;+ ị ga-aghọkwa naanị onye a na-erigbu erigbu na onye a na-echi ọnụ n’ala mgbe niile.+
33 Ndị ị na-amaghị ga-eri mkpụrụ nke ala gị na ihe niile ị rụpụtara;+ ị ga-aghọkwa naanị onye a na-erigbu erigbu na onye a na-echi ọnụ n’ala mgbe niile.+