Abụ Ọma 78:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O mere ihe dị ịtụnanya n’ihu ndị nna nna ha+N’ala Ijipt,+ n’ala Zoan.+ Abụ Ọma 105:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chetanụ ọrụ dị ebube ndị ọ rụrụ,+Bụ́ ọrụ ebube ya nakwa mkpebi ikpe ndị o ji ọnụ ya kwupụta,+