Ọpụpụ 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ya mere, gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abụ m Jehova, m ga-akpọpụta unu n’ibu arọ ndị Ijipt, napụtakwa unu n’ohu unu na-agbara ha,+ n’ezie, m ga-eji ogwe aka a gbatịrị agbatị na oké ikpe gbapụta unu.+ Ọpụpụ 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+N’ihi otú ogwe aka gị si dị ukwuu, ha ga-edere duu dị ka nkume,Ruo mgbe ndị gị+ gafeere, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafeere.+
6 “Ya mere, gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abụ m Jehova, m ga-akpọpụta unu n’ibu arọ ndị Ijipt, napụtakwa unu n’ohu unu na-agbara ha,+ n’ezie, m ga-eji ogwe aka a gbatịrị agbatị na oké ikpe gbapụta unu.+
16 Egwu na ụjọ ga-ejide ha.+N’ihi otú ogwe aka gị si dị ukwuu, ha ga-edere duu dị ka nkume,Ruo mgbe ndị gị+ gafeere, Jehova,Ruo mgbe ndị i kere+ gafeere.+