Abụ Solomọn 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ọ dị otu ubi vaịn+ Sọlọmọn nwere na Bel-hemọn. O nyefere ubi vaịn ahụ n’aka ndị ga-elekọta ya.+ Onye nke ọ bụla na-eweta otu puku mkpụrụ ego ọlaọcha maka ihe si na ya.
11 “Ọ dị otu ubi vaịn+ Sọlọmọn nwere na Bel-hemọn. O nyefere ubi vaịn ahụ n’aka ndị ga-elekọta ya.+ Onye nke ọ bụla na-eweta otu puku mkpụrụ ego ọlaọcha maka ihe si na ya.