Jenesis 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova bụ́ Chineke wee sị agwọ ahụ:+ “Ebe ọ bụ na i mewo ihe a, ihe a bụrụ ọnụ ka ị bụ n’ime anụ ụlọ niile nakwa n’ime anụ ọhịa niile. Afọ gị ka ị ga-eji na-agagharị, ọ bụkwa ájá ka ị ga na-eri ụbọchị niile nke ndụ+ gị. Ndị Rom 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Chineke nke na-enye udo+ ga-azọpịa Setan+ n’okpuru ụkwụ unu n’oge na-adịghị anya. Ka obiọma Onyenwe anyị Jizọs nke na-erughịrị mmadụ dịnyere unu.+
14 Jehova bụ́ Chineke wee sị agwọ ahụ:+ “Ebe ọ bụ na i mewo ihe a, ihe a bụrụ ọnụ ka ị bụ n’ime anụ ụlọ niile nakwa n’ime anụ ọhịa niile. Afọ gị ka ị ga-eji na-agagharị, ọ bụkwa ájá ka ị ga na-eri ụbọchị niile nke ndụ+ gị.
20 Chineke nke na-enye udo+ ga-azọpịa Setan+ n’okpuru ụkwụ unu n’oge na-adịghị anya. Ka obiọma Onyenwe anyị Jizọs nke na-erughịrị mmadụ dịnyere unu.+