2 Ihe E Mere 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ma Chineke ọ̀ ga-eso ụmụ mmadụ biri n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe, ee, eluigwe nke eluigwe apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ a m wuru!+ Ọrụ Ndịozi 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke nke kere ụwa na ihe niile dị n’ime ya, ebe ọ bụ Onyenwe eluigwe na ụwa,+ ọ dịghị ebi n’ụlọ nsọ ndị e ji aka wuo,+
18 “Ma Chineke ọ̀ ga-eso ụmụ mmadụ biri n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe, ee, eluigwe nke eluigwe apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ a m wuru!+
24 Chineke nke kere ụwa na ihe niile dị n’ime ya, ebe ọ bụ Onyenwe eluigwe na ụwa,+ ọ dịghị ebi n’ụlọ nsọ ndị e ji aka wuo,+