Aịzaya 60:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ìgwè kamel nke na-aga gidim gidim, bụ́ ụmụ oké kamel nke Midian na Ifa,+ ga-ejupụta n’ala gị. Ndị niile si Shiba+ ga-abịa. Ha ga-ebu ọlaedo na frankinsens bịa. Ha ga-akpọsa otuto Jehova.+
6 Ìgwè kamel nke na-aga gidim gidim, bụ́ ụmụ oké kamel nke Midian na Ifa,+ ga-ejupụta n’ala gị. Ndị niile si Shiba+ ga-abịa. Ha ga-ebu ọlaedo na frankinsens bịa. Ha ga-akpọsa otuto Jehova.+