Aịzaya 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ ya mere Jehova ji na-eweso ndị ya iwe dị ọkụ, ọ ga-esetịkwa aka ya mee ha ihe wee gbuo ha.+ Ugwu ga-ama jijiji,+ ozu ha ga-adịkwa ka ihe e kpofuru ekpofu n’etiti okporo ámá.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.
25 Ọ bụ ya mere Jehova ji na-eweso ndị ya iwe dị ọkụ, ọ ga-esetịkwa aka ya mee ha ihe wee gbuo ha.+ Ugwu ga-ama jijiji,+ ozu ha ga-adịkwa ka ihe e kpofuru ekpofu n’etiti okporo ámá.+ N’ihi ihe a dum, iwe ya adajụbeghị, kama aka ya ka setịrị esetị.