Emọs 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gaanụ Kalne, gaanụ hụrụ; sikwanụ n’ebe ahụ gaa Hemat+ nke nwere ụba mmadụ, gbadaanụ Gat+ nke ndị Filistia. Ọ̀ bụ ha ka alaeze ndị a mma, ka ókèala ha ọ̀ karịrị ókèala unu?+
2 Gaanụ Kalne, gaanụ hụrụ; sikwanụ n’ebe ahụ gaa Hemat+ nke nwere ụba mmadụ, gbadaanụ Gat+ nke ndị Filistia. Ọ̀ bụ ha ka alaeze ndị a mma, ka ókèala ha ọ̀ karịrị ókèala unu?+