Levitikọs 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ememme ndị a na-emere Jehova n’oge a kara aka+ bụ́ ndị unu ga-akpọsa+ bụ mgbakọ dị nsọ. Ndị a bụ ememme m ndị a ga na-eme n’oge a kara aka: Abụ Ọma 81:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ;+Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, maka ụbọchị ememme anyị.+
2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ememme ndị a na-emere Jehova n’oge a kara aka+ bụ́ ndị unu ga-akpọsa+ bụ mgbakọ dị nsọ. Ndị a bụ ememme m ndị a ga na-eme n’oge a kara aka:
3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ;+Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, maka ụbọchị ememme anyị.+