2 Ndị Eze 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Rabshake+ wee sị ha: “Biko, gwanụ Hezekaya, sị, ‘Nke a bụ ihe eze ukwu,+ bụ́ eze Asiria, kwuru: “Gịnị ka ị tụkwasịrị obi nke na-enye gị obi ike?+ 2 Ndị Eze 18:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ole nke n’ime chi niile nke ala ndị a napụtara ala ha n’aka m,+ nke mere Jehova ga-eji napụta Jeruselem n’aka m?”’”+ Abụ Ọma 18:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na gị onwe gị ga-azọpụta ndị nọ n’ahụhụ;+Ma ị ga-eweda anya dị mpako ala.+
19 Rabshake+ wee sị ha: “Biko, gwanụ Hezekaya, sị, ‘Nke a bụ ihe eze ukwu,+ bụ́ eze Asiria, kwuru: “Gịnị ka ị tụkwasịrị obi nke na-enye gị obi ike?+
35 Ole nke n’ime chi niile nke ala ndị a napụtara ala ha n’aka m,+ nke mere Jehova ga-eji napụta Jeruselem n’aka m?”’”+