Aịzaya 43:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 I jighị ego ọ bụla zụtara m ahịhịa na-esi ísì ụtọ;+ i jighịkwa abụba nke àjà ndị ị chụrụ mee ka afọ ju m.+ N’ezie, ị manyewo m ije ozi n’ihi mmehie gị; i werewo njehie gị mee ka ike gwụ m.+
24 I jighị ego ọ bụla zụtara m ahịhịa na-esi ísì ụtọ;+ i jighịkwa abụba nke àjà ndị ị chụrụ mee ka afọ ju m.+ N’ezie, ị manyewo m ije ozi n’ihi mmehie gị; i werewo njehie gị mee ka ike gwụ m.+