Ọrụ Ndịozi 4:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe ha nụrụ ihe a, ha ji otu obi gwa Chineke n’oké olu,+ sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị,+ ọ bụ gị bụ Onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+ Ndị Hibru 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ná mgbakọ ezumezu+ nakwa n’ọgbakọ nke ndị e bu ụzọ mụọ,+ bụ́ ndị e dere aha ha+ n’akwụkwọ n’eluigwe, na Chineke bụ́ Onyeikpe nke mmadụ niile,+ na ndụ ime mmụọ+ nke ndị ezi omume ndị e mere ka ha zuo okè,+
24 Mgbe ha nụrụ ihe a, ha ji otu obi gwa Chineke n’oké olu,+ sị: “Ọkaakaa Onyenwe anyị,+ ọ bụ gị bụ Onye kere eluigwe na ụwa na oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+
23 ná mgbakọ ezumezu+ nakwa n’ọgbakọ nke ndị e bu ụzọ mụọ,+ bụ́ ndị e dere aha ha+ n’akwụkwọ n’eluigwe, na Chineke bụ́ Onyeikpe nke mmadụ niile,+ na ndụ ime mmụọ+ nke ndị ezi omume ndị e mere ka ha zuo okè,+