Ọpụpụ 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mozis wee setịa aka ya n’elu oké osimiri ahụ;+ Jehova wee malite iji oké ifufe siri ike nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ dum, meekwa ka ala oké osimiri ahụ ghọọ ala akọrọ,+ mmiri ahụ wee na-ekewa.+ Habakọk 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 I ji ịnyịnya gị gafee oké osimiri, gafee nnukwu mmiri.+
21 Mozis wee setịa aka ya n’elu oké osimiri ahụ;+ Jehova wee malite iji oké ifufe siri ike nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ dum, meekwa ka ala oké osimiri ahụ ghọọ ala akọrọ,+ mmiri ahụ wee na-ekewa.+