Ndị Efesọs 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, guzosienụ ike, werenụ eziokwu+ kee úkwù unu,+ yirinụ ihe mgbochi obi bụ́ ezi omume,+ Mkpughe 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 na onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndọba oriọna ndị ahụ. O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi.
13 na onye yiri nwa nke mmadụ+ n’etiti ihe ndọba oriọna ndị ahụ. O yi uwe gbadaruru ya n’ụkwụ, keekwa ájị̀ ọlaedo n’obi.