Abụ Ọma 91:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 91 Onye ọ bụla nke bi n’ebe nzuzo+ nke Onye Kasị Elu+Ga-enwetara onwe ya ebe obibi na ndò nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Abụ Ọma 118:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jaa bụ ebe mgbaba m na ike m,+Ọ ghọkwaara m nzọpụta.+
91 Onye ọ bụla nke bi n’ebe nzuzo+ nke Onye Kasị Elu+Ga-enwetara onwe ya ebe obibi na ndò nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+