Jeremaya 51:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Kwadebe mba dị iche iche, tinyere ndị eze Midia,+ ndị gọvanọ ya, na ndị ya niile na-esote onye na-achị achị na ala dum onye nke ọ bụla na-achị, ka ha buso ya agha.
28 Kwadebe mba dị iche iche, tinyere ndị eze Midia,+ ndị gọvanọ ya, na ndị ya niile na-esote onye na-achị achị na ala dum onye nke ọ bụla na-achị, ka ha buso ya agha.