2 Ndị Tesalonaịka 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ onye mmegide,+ ọ na-ebulikwa onwe ya ka ọ dị elu karịa onye ọ bụla a na-akpọ “chi” ma ọ bụ ihe a na-efe ofufe. O wee nọdụ ala n’ụlọ nsọ nke Chineke, na-egosi n’ihu ọha na ya bụ chi.+
4 Ọ bụ onye mmegide,+ ọ na-ebulikwa onwe ya ka ọ dị elu karịa onye ọ bụla a na-akpọ “chi” ma ọ bụ ihe a na-efe ofufe. O wee nọdụ ala n’ụlọ nsọ nke Chineke, na-egosi n’ihu ọha na ya bụ chi.+