2 Ndị Eze 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee sị: “Tụdatanụ ya!”+ Ha wee tụda ya, ọbara ya wee fesa n’ahụ́ ụlọ ahụ nakwa n’ahụ́ ịnyịnya ndị ahụ; o wee jiri ịnyịnya ya rịa ya elu.+
33 O wee sị: “Tụdatanụ ya!”+ Ha wee tụda ya, ọbara ya wee fesa n’ahụ́ ụlọ ahụ nakwa n’ahụ́ ịnyịnya ndị ahụ; o wee jiri ịnyịnya ya rịa ya elu.+