Jeremaya 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Lee! Ụbọchị na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ha zaa ajụjụ, ya bụ, ndị niile e biri úgwù ma ka bụrụ ndị a na-ebighị úgwù,+ Ezikiel 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-emekwa ihe e kpere n’ikpe n’ime Moab;+ ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’+
25 “Lee! Ụbọchị na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ha zaa ajụjụ, ya bụ, ndị niile e biri úgwù ma ka bụrụ ndị a na-ebighị úgwù,+