Ọpụpụ 9:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Dị ka o si dị, e bibiri ogho na ọka bali, n’ihi na ọka bali amịala oko, ogho amawokwa ifuru.+ Ilu 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ejiriwo m ákwà sachie ihe ndina m, ya na ihe ndị tụrụ àgwà, bụ́ ákwà linin Ijipt.+