1 Ndị Eze 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee wuo Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn+ nke dị otu narị kubit n’ogologo, na kubit iri ise n’obosara, na kubit iri atọ n’ịdị elu, n’elu ahịrị anọ nke ogidi osisi sida; e nwekwara osisi+ sida n’elu ogidi ndị ahụ.
2 O wee wuo Ụlọ Oké Ọhịa Lebanọn+ nke dị otu narị kubit n’ogologo, na kubit iri ise n’obosara, na kubit iri atọ n’ịdị elu, n’elu ahịrị anọ nke ogidi osisi sida; e nwekwara osisi+ sida n’elu ogidi ndị ahụ.