Nehọm 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nke a bụ n’ihi ajọ iko nke nwaanyị akwụna+ na-akwa, nwaanyị mara ezigbo mma nke na-agba afa, onye ji akwụna ọ na-agba na-amata mba dị iche iche n’ọnyà, jirikwa ịgba afa+ ya na-amata ezinụlọ dị iche iche n’ọnyà.
4 Nke a bụ n’ihi ajọ iko nke nwaanyị akwụna+ na-akwa, nwaanyị mara ezigbo mma nke na-agba afa, onye ji akwụna ọ na-agba na-amata mba dị iche iche n’ọnyà, jirikwa ịgba afa+ ya na-amata ezinụlọ dị iche iche n’ọnyà.