Jeremaya 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ọ bụrụ na unu edebe okwu a, ndị eze, bụ́ ndị na-anọchi Devid n’ocheeze ya,+ ga-esi n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ụlọ a na-abata, ha ga-anọ n’ime ụgbọ ịnyịnya, nọkwasịkwa n’elu ịnyịnya, eze nke ọ bụla na ndị na-ejere ya ozi, tinyere ndị ya.”’+
4 N’ihi na ọ bụrụ na unu edebe okwu a, ndị eze, bụ́ ndị na-anọchi Devid n’ocheeze ya,+ ga-esi n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ụlọ a na-abata, ha ga-anọ n’ime ụgbọ ịnyịnya, nọkwasịkwa n’elu ịnyịnya, eze nke ọ bụla na ndị na-ejere ya ozi, tinyere ndị ya.”’+