Ilu 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ezi amamihe+ na-etisi mkpu ike n’okporo ámá.+ N’ámá ka ọ na-eti mkpu.+ Jeremaya 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Guzo n’ọnụ ụzọ ámá nke ụlọ Jehova, kwusaakwa okwu a n’ebe ahụ,+ sị, ‘Nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị Juda niile, ndị na-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ndị a ịga kpọọrọ Jehova isiala.
2 “Guzo n’ọnụ ụzọ ámá nke ụlọ Jehova, kwusaakwa okwu a n’ebe ahụ,+ sị, ‘Nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị Juda niile, ndị na-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ndị a ịga kpọọrọ Jehova isiala.