Jems 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụnna m, werenụ ndị amụma+ ndị kwuru okwu n’aha Jehova+ dị ka ihe nlereanya+ nke nhụjuanya+ na inwe ndidi.+
10 Ụmụnna m, werenụ ndị amụma+ ndị kwuru okwu n’aha Jehova+ dị ka ihe nlereanya+ nke nhụjuanya+ na inwe ndidi.+