2 Ndị Eze 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ya mere, lee, m ga-eme ka e lie+ gị dị ka e liri nna nna gị hà, a ga-elikwa gị n’ili gị n’udo,+ anya gị agaghịkwa ahụ ọdachi dum m ga-eme ka ọ dakwasị obodo a.”’” Ha wee gwa eze ihe ha jetara.
20 “Ya mere, lee, m ga-eme ka e lie+ gị dị ka e liri nna nna gị hà, a ga-elikwa gị n’ili gị n’udo,+ anya gị agaghịkwa ahụ ọdachi dum m ga-eme ka ọ dakwasị obodo a.”’” Ha wee gwa eze ihe ha jetara.