Aịzaya 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-agbakwụnye ụlọ n’ụlọ ha,+ ndị na-agbakwụnyekwa ubi n’ubi ha ruo mgbe ọ na-enweghị ebe fọdụrụ,+ unu wee biri naanị unu n’ala a!
8 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-agbakwụnye ụlọ n’ụlọ ha,+ ndị na-agbakwụnyekwa ubi n’ubi ha ruo mgbe ọ na-enweghị ebe fọdụrụ,+ unu wee biri naanị unu n’ala a!