1 Samuel 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ha biliri n’isi ụtụtụ echi ya, lee, Degọn dara kpuo ihu n’ala n’ihu igbe Jehova, e gbupụkwara isi Degọn na ọbụ aka ya abụọ, ha wee tọgbọrọ n’ụzọ mbata.+ Naanị akụkụ ya bụ́ azụ̀ fọdụrụ.
4 Mgbe ha biliri n’isi ụtụtụ echi ya, lee, Degọn dara kpuo ihu n’ala n’ihu igbe Jehova, e gbupụkwara isi Degọn na ọbụ aka ya abụọ, ha wee tọgbọrọ n’ụzọ mbata.+ Naanị akụkụ ya bụ́ azụ̀ fọdụrụ.