Jeremaya 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! N’ezie, ị ghọgbuwo nnọọ ndị a,+ ghọgbuokwa Jeruselem, na-asị, ‘Udo ga-adịrị unu,’+ ma mkpụrụ obi ha nọ n’ihe ize ndụ n’ihi mma agha.” Jeremaya 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+ Jeremaya 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ gbajiri agbaji nke ada bụ́ ndị m, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, “Udo dị! Udo dị!” mgbe udo na-adịghị.+ Ezikiel 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 n’ihi na, n’ezie, ha eduhiewo ndị m, na-asị, “Udo dị!” mgbe udo na-adịghị,+ e nwekwara onye na-ewu ahụ́ ụlọ, ma n’efu+ ka ndị na-ete ya nzụ na-ete ya.’+
10 M wee sị: “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova! N’ezie, ị ghọgbuwo nnọọ ndị a,+ ghọgbuokwa Jeruselem, na-asị, ‘Udo ga-adịrị unu,’+ ma mkpụrụ obi ha nọ n’ihe ize ndụ n’ihi mma agha.”
14 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ ndị m nke gbajiri agbaji, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, ‘Udo dị! Udo dị!’ mgbe udo na-adịghị.+
11 Ha na-agbalị ịgwọ ọkpụkpụ gbajiri agbaji nke ada bụ́ ndị m, ma ha ejighị ya kpọrọ ihe,+ na-asị, “Udo dị! Udo dị!” mgbe udo na-adịghị.+
10 n’ihi na, n’ezie, ha eduhiewo ndị m, na-asị, “Udo dị!” mgbe udo na-adịghị,+ e nwekwara onye na-ewu ahụ́ ụlọ, ma n’efu+ ka ndị na-ete ya nzụ na-ete ya.’+