Abụ Ọma 113:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ na-ewetu onwe ya ala iji lee eluigwe na ụwa anya,+ Ọrụ Ndịozi 17:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ka ha wee chọọ Chineke,+ ka ha wee sọọ ìsì ma chọta ya n’ezie,+ ọ bụ ezie na ọ nọghị n’ebe dị anya n’ebe onye ọ bụla n’ime anyị nọ.
6 Ọ na-ewetu onwe ya ala iji lee eluigwe na ụwa anya,+ Ọrụ Ndịozi 17:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 ka ha wee chọọ Chineke,+ ka ha wee sọọ ìsì ma chọta ya n’ezie,+ ọ bụ ezie na ọ nọghị n’ebe dị anya n’ebe onye ọ bụla n’ime anyị nọ.
27 ka ha wee chọọ Chineke,+ ka ha wee sọọ ìsì ma chọta ya n’ezie,+ ọ bụ ezie na ọ nọghị n’ebe dị anya n’ebe onye ọ bụla n’ime anyị nọ.